Abụ Ọma 109:6
Psalms 109:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya; ka onye na-ebo ebubo ụgha guzokwa nʼaka nri ya.
Psalms 109:6 in English
Psalms 109:6 · Berean Standard Bible
Set over him a wicked man; let an accuser stand at his right hand.
Context
4Nʼọnọdụ ịhụnanya m hụrụ ha, ha na-ebo m ebubo
ma abụ m nwoke onye ekpere. 5Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma m mere,
ịkpọ asị nʼọnọdụ ịhụnanya. 6Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya;
ka onye na-ebo ebubo ụgha guzokwa nʼaka nri ya. 7Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara,
ka ekpere ya maa ya ikpe ọnwụ. 8Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole,
ka onye ọzọ nara ya ọkwa ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.