Abụ Ọma 107:18
Psalms 107:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe oriri ọbụla ghọọrọ ha ihe rụrụ arụ ha bịakwara ọnụ ụzọ ama ọnwụ nso.
Psalms 107:18 in English
Psalms 107:18 · Berean Standard Bible
They loathed all food and drew near to the gates of death.
Context
16nʼihi na o tijisiela ọnụ ụzọ ama niile e ji bronz kpụọ
gbujiekwa mkpọrọ ịkpọchi ụzọ niile e ji igwe kpụọ. 17Ụfọdụ ghọrọ ndị nzuzu site na nnupu isi
taakwa ahụhụ nʼihi njehie ha niile. 18Ihe oriri ọbụla ghọọrọ ha ihe rụrụ arụ
ha bịakwara ọnụ ụzọ ama ọnwụ nso. 19Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha
ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ahụ niile. 20O zipụrụ okwu ọnụ ya, gwọọ ha;
ọ napụtara ha site nʼili.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.