Abụ Ọma 107:20
Psalms 107:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O zipụrụ okwu ọnụ ya, gwọọ ha; ọ napụtara ha site nʼili.
Psalms 107:20 in English
Psalms 107:20 · Berean Standard Bible
He sent forth His word and healed them; He rescued them from the Pit.
Context
18Ihe oriri ọbụla ghọọrọ ha ihe rụrụ arụ
ha bịakwara ọnụ ụzọ ama ọnwụ nso. 19Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha
ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ahụ niile. 20O zipụrụ okwu ọnụ ya, gwọọ ha;
ọ napụtara ha site nʼili. 21Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ. 22Ka ha chụọ aja ekele nye ya
jirikwa ọtụtụ abụ ọṅụ kwupụta banyere ọrụ ya niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.