Native Bible

Psalms 105:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ, nke o kwere ohu ya Ebraham.

Psalms 105:42 in English

Psalms 105:42 · Berean Standard Bible

For He remembered His holy promise to Abraham His servant.

Context

40Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel, jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ. 41O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara; ọ sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi. 42Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ, nke o kwere ohu ya Ebraham. 43O ji aṅụrị dupụta ndị ya, jirikwa ọnọdụ iti mkpu ọṅụ dupụta ndị ya ọ họpụtara; 44o nyere ha ala niile nke mba dị iche iche, ha ghọrọ ndị nnweta nke ihe ndị ọzọ rụpụta,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.