Abụ Ọma 105:41
Psalms 105:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara; ọ sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi.
Psalms 105:41 in English
Psalms 105:41 · Berean Standard Bible
He opened a rock, and water gushed out; it flowed like a river in the desert.
Context
39Ọ gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi,
na ọkụ na-enye ìhè nʼabalị. 40Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel,
jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ. 41O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara;
ọ sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi. 42Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ,
nke o kwere ohu ya Ebraham. 43O ji aṅụrị dupụta ndị ya,
jirikwa ọnọdụ iti mkpu ọṅụ dupụta ndị ya ọ họpụtara;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.