Abụ Ọma 105:40
Psalms 105:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel, jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ.
Psalms 105:40 in English
Psalms 105:40 · Berean Standard Bible
They asked, and He brought quail and satisfied them with the bread of heaven.
Context
38Obi dị Ijipt ụtọ mgbe ha pụrụ,
nʼihi na oke egwu ndị Izrel dakwasịrị ha. 39Ọ gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi,
na ọkụ na-enye ìhè nʼabalị. 40Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel,
jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ. 41O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara;
ọ sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi. 42Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ,
nke o kwere ohu ya Ebraham.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.