Abụ Ọma 105:38
Psalms 105:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obi dị Ijipt ụtọ mgbe ha pụrụ, nʼihi na oke egwu ndị Izrel dakwasịrị ha.
Psalms 105:38 in English
Psalms 105:38 · Berean Standard Bible
Egypt was glad when they departed, for the dread of Israel had fallen on them.
Context
36Mgbe ahụ, o gburu ndị niile e buru ụzọ mụọ nʼala ahụ,
mkpụrụ mbụ nke ndị ikom ha. 37Ọ kpọpụtara ụmụ Izrel, ndị chịịrị ọlaọcha na ọlaedo,
ọ dịghị otu onye nʼime ebo ya niile nke ahụ na-esighị ike. 38Obi dị Ijipt ụtọ mgbe ha pụrụ,
nʼihi na oke egwu ndị Izrel dakwasịrị ha. 39Ọ gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi,
na ọkụ na-enye ìhè nʼabalị. 40Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel,
jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.