Native Bible

Psalms 105:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

o nyere ha ala niile nke mba dị iche iche, ha ghọrọ ndị nnweta nke ihe ndị ọzọ rụpụta,

Psalms 105:44 in English

Psalms 105:44 · Berean Standard Bible

He gave them the lands of the nations, that they might inherit the fruit of others’ labor,

Context

42Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ, nke o kwere ohu ya Ebraham. 43O ji aṅụrị dupụta ndị ya, jirikwa ọnọdụ iti mkpu ọṅụ dupụta ndị ya ọ họpụtara; 44o nyere ha ala niile nke mba dị iche iche, ha ghọrọ ndị nnweta nke ihe ndị ọzọ rụpụta, 45ka ha nwee ike debe ụkpụrụ ya niile ma na-erubekwa isi nʼiwu ya niile. Toonu Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.