Native Bible

Psalms 105:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa alaeze ọzọ.

Psalms 105:13 in English

Psalms 105:13 · Berean Standard Bible

they wandered from nation to nation, from one kingdom to another.

Context

11“Aga m enye gị ala Kenan dịka oke i ga-eketa.” 12Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie ha dị ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼime ya. 13Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa alaeze ọzọ. 14O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha; 15sị, “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka; unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.