Abụ Ọma 105:12
Psalms 105:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie ha dị ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼime ya.
Psalms 105:12 in English
Psalms 105:12 · Berean Standard Bible
When they were few in number, few indeed, and strangers in the land,
Context
10O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ,
ma nʼebe Izrel nọ, dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: 11“Aga m enye gị ala Kenan
dịka oke i ga-eketa.” 12Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,
nʼezie ha dị ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼime ya. 13Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ,
sitekwa nʼotu alaeze gaa alaeze ọzọ. 14O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;
ọ baara ndị eze mba nʼihi ha;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.