Native Bible

Psalms 105:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Aga m enye gị ala Kenan dịka oke i ga-eketa.”

Psalms 105:11 in English

Psalms 105:11 · Berean Standard Bible

“I will give you the land of Canaan as the portion of your inheritance.”

Context

9ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik. 10O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ, ma nʼebe Izrel nọ, dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: 11“Aga m enye gị ala Kenan dịka oke i ga-eketa.” 12Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie ha dị ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼime ya. 13Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa alaeze ọzọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.