Abụ Ọma 104:26
Psalms 104:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe ahụ ka ụgbọ mmiri niile na-ejegharị, nʼime ya kwa ka leviatan, nke gị onwe gị kere, na-anọ egwuri egwu.
Psalms 104:26 in English
Psalms 104:26 · Berean Standard Bible
There the ships pass, and Leviathan, which You formed to frolic there.
Context
24Onyenwe anyị, ọrụ aka gị dị ọtụtụ.
Ọ bụ site nʼamamihe ka i ji kee ha.
Elu ụwa niile jupụtara nʼihe niile i kere eke. 25Leenụ osimiri nke buru ibu saakwa mbara;
jupụtara nʼihe e kere eke na-akpụ akpụ nke a na-apụghị ịgụta ọnụ bi,
anụ dị ndụ ma ndị ukwu ma ndị nta. 26Nʼebe ahụ ka ụgbọ mmiri niile na-ejegharị,
nʼime ya kwa ka leviatan, nke gị onwe gị kere, na-anọ egwuri egwu. 27Ha niile na-adabere na gị,
ka i nye ha nri nʼotu nʼotu, mgbe oge iri nri ha ruru. 28Ị na-enye ha nri;
ha na-erikwa ya.
Mgbe i meghere ọbụ aka gị nye ha nri,
afọ na-eju ha nke ọma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.