Native Bible

Psalms 102:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide; ha ga-erichasị dịka akwa ochie. Ị ga-agbanwe ha dịka mmadụ si agbanwe uwe ya, ha ga-abụ ndị ewezugara ewezuga.

Psalms 102:26 in English

Psalms 102:26 · Berean Standard Bible

They will perish, but You remain; they will all wear out like a garment. Like clothing You will change them, and they will be passed on.

Context

24Nʼihi ya, ekwuru m sị, “Anapụla m ndụ m, o Chineke m, ugbu a m ka dị ndụ; ị na-adịgide ndụ site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 25Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa, eluigwe bụkwa ọrụ aka gị. 26Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide; ha ga-erichasị dịka akwa ochie. Ị ga-agbanwe ha dịka mmadụ si agbanwe uwe ya, ha ga-abụ ndị ewezugara ewezuga. 27Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe,* ọnụọgụgụ afọ gị adịghị agwụkwa agwụ. 28Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide; ụmụ ụmụ ha ga-eguzosie ike nʼihu gị.” 102:27 Aịz 41:1; Aịz 43:10; Mal 3:6; Hib 13:8; Jem 1:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.