Native Bible

Psalms 102:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide; ụmụ ụmụ ha ga-eguzosie ike nʼihu gị.” 102:27 Aịz 41:1; Aịz 43:10; Mal 3:6; Hib 13:8; Jem 1:17

Psalms 102:28 in English

Psalms 102:28 · Berean Standard Bible

The children of Your servants will dwell securely, and their descendants will be established before You.”

Context

26Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide; ha ga-erichasị dịka akwa ochie. Ị ga-agbanwe ha dịka mmadụ si agbanwe uwe ya, ha ga-abụ ndị ewezugara ewezuga. 27Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe,* ọnụọgụgụ afọ gị adịghị agwụkwa agwụ. 28Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide; ụmụ ụmụ ha ga-eguzosie ike nʼihu gị.” 102:27 Aịz 41:1; Aịz 43:10; Mal 3:6; Hib 13:8; Jem 1:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.