Abụ Ọma 102:24
Psalms 102:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, ekwuru m sị, “Anapụla m ndụ m, o Chineke m, ugbu a m ka dị ndụ; ị na-adịgide ndụ site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Psalms 102:24 in English
Psalms 102:24 · Berean Standard Bible
I say: “O my God, do not take me in the midst of my days! Your years go on through all generations.
Context
22mgbe mba niile na alaeze niile,
ga-ezukọta nʼotu ebe, ife Onyenwe anyị ofufe. 23O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m;
o meela ka ndụ m dịrị mkpụmkpụ. 24Nʼihi ya, ekwuru m sị,
“Anapụla m ndụ m, o Chineke m, ugbu a m ka dị ndụ;
ị na-adịgide ndụ site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 25Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa,
eluigwe bụkwa ọrụ aka gị. 26Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide;
ha ga-erichasị dịka akwa ochie.
Ị ga-agbanwe ha dịka mmadụ si agbanwe uwe ya,
ha ga-abụ ndị ewezugara ewezuga.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.