Abụ Ọma 102:11
Psalms 102:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada. Ana m akpọnwụ akpọnwụ, dịka ahịhịa.
Psalms 102:11 in English
Psalms 102:11 · Berean Standard Bible
My days are like lengthening shadows, and I wither away like grass.
Context
9Nʼihi na ejirila m ntụ mere ihe oriri m,
anya mmiri m na-agwakọta nʼiko ihe ọṅụṅụ m 10nʼihi oke iwe gị,
i bulitela m, ma tụpụ m nʼakụkụ. 11Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada.
Ana m akpọnwụ akpọnwụ, dịka ahịhịa. 12Ma gị Onyenwe anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi;
aha gị ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 13Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe Zayọn nọ,
nʼihi na oge izi ya ihuọma eruola;
oge ahụ a kara aka eruola.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.