Ilu 7:24
Proverbs 7:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Geenụ ntị, ụmụ m, ma ọ bụghị naanị ige ntị, kama meekwanụ ihe m na-ekwu.
Proverbs 7:24 in English
Proverbs 7:24 · Berean Standard Bible
Now, my sons, listen to me, and attend to the words of my mouth.
Context
22O sooro nwanyị ahụ dịka ehi
a na-adọkpụ na-aga ebe a ga-egbu ya,
dịka ele* nke na-aba nʼọnya, 23nke na-eche ka e were àkụ gbata ya nʼobi.
Nwoke ahụ dịka nnụnụ nke na-efeba nʼọnya
na-amaghị ihe na-eche ya pụrụ iwepụ ndu ya. 24Geenụ ntị, ụmụ m, ma ọ bụghị naanị ige ntị,
kama meekwanụ ihe m na-ekwu. 25Ekwela ka agụụ nke obi gị chịa gị;
ejela nwanyị dị otu a nso; gbaara ya ọsọ, ka ọ ghara ịnwa gị nwetakwa gị. 26Nʼihi na o mebiela ndụ ọtụtụ mmadụ,
ọtụtụ mmadụ amaala nʼọnya ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.