Ilu 7:17
Proverbs 7:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Efesakwala m mmanụ isi ọma nke máá, aloos na sinamọn nʼelu nʼihe ndina m.
Proverbs 7:17 in English
Proverbs 7:17 · Berean Standard Bible
I have perfumed my bed with myrrh, with aloes, and with cinnamon.
Context
15Ọ bụ gị ka m na-achọkwute,
lee gị ka ị na-abịa. 16Agbasaala m akwa mara mma nʼelu ihe ndina m,
bụ akwa ọcha mara mma tụrụ ọtụtụ agwa nke e ji ogho ndị Ijipt kpaa. 17Efesakwala m mmanụ isi ọma nke máá, aloos na sinamọn
nʼelu nʼihe ndina m. 18Bịa, ka anyị were ịhụnanya ṅụjụbiga afọ anyị;
ka anyị mee onwe anyị obi ụtọ site ugbu a ruo ụtụtụ echi. 19Nʼihi na di m anọghị nʼụlọ
o jeela njem dị anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.