Ilu 31:22
Proverbs 31:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-akpa akwa a na-agbasa nʼelu ihe ndina, ma ya onwe ya na-eyikwa uwe e ji ezi akwa ọcha na akwa odo odo* dụọ.
Proverbs 31:22 in English
Proverbs 31:22 · Berean Standard Bible
She makes coverings for her bed; her clothing is fine linen and purple.
Context
20Ọ na-agbasapụ aka
inyere ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa aka. 21Udu mmiri maọbụ oge oke oyi adịghị eche ya uche
nʼihi na ndị niile nọ nʼezinaụlọ ya nwere uwe ha ga-eji chụọ oyi. 22Ọ na-akpa akwa a na-agbasa nʼelu ihe ndina,
ma ya onwe ya na-eyikwa uwe e ji ezi akwa ọcha na akwa odo odo* dụọ. 23Di ya bụ onye a na-asọpụrụ nʼọnụ ụzọ ama obodo*
ebe ọ na-ewere ọnọdụ nʼetiti ndị okenye nke ala ahụ. 24Ọ na-akpa ma na-adụkwa akwa dị iche iche, ya na ihe ike nʼukwu,
ndị ọ na-eresi ndị ahịa ndị ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.