Native Bible

Proverbs 31:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwanyị nwere ugwu* onye ga-achọtali ya? Ọ dị oke ọnụ karịa nkume rubi.

Proverbs 31:10 in English

Proverbs 31:10 · Berean Standard Bible

A wife * of noble character, who can find? She is far more precious than rubies.

Context

8Jisie ike kwuchite ọnụ ndị ahụ na-enweghị ike ikwuru ọnụ onwe ha; kwuchitekwa ọnụ ndị niile ọnọdụ ha dị ala. 9Kwusie okwu ike, kpeekwa ikpe ziri ezi. Gbooro ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa ọgụ site nʼaka ndị na-emegbu ha. 10Nwanyị nwere ugwu* onye ga-achọtali ya? Ọ dị oke ọnụ karịa nkume rubi. 11Di nwanyị dị otu a na-atụkwasị obi ya niile nʼime ya, ọ dịghị ihe dị mkpa nke na-akọ ya. 12Ihe nwanyị dị otu a na-ewetara di ya bụ naanị ihe ọma. Ihe ọjọọ ọbụla adịghị esi nʼaka ya abịakwasị di ya ụbọchị niile nke ndụ ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.