Native Bible

Proverbs 3:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agbala izu ọjọọ megide onye agbataobi gị, nʼihi na o nwere ntụkwasị obi nʼebe ị nọ.

Proverbs 3:29 in English

Proverbs 3:29 · Berean Standard Bible

Do not devise evil against your neighbor, for he trustfully dwells beside you.

Context

27Ejigidele ihe ọma ị pụrụ imere onye ọzọ mgbe ọ dị gị nʼaka ime ya.* 28A sịkwala onye agbataobi gị laa, bịaghachi azụ echi mgbe i nwere ike ime ya taa. 29Agbala izu ọjọọ megide onye agbataobi gị, nʼihi na o nwere ntụkwasị obi nʼebe ị nọ. 30Ebola mmadụ ebubo na-enweghị isi, mgbe onye ahụ na-emeghị gị ihe ọjọọ ọbụla. 31Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.