Ilu 3:31
Proverbs 3:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla.
Proverbs 3:31 in English
Proverbs 3:31 · Berean Standard Bible
Do not envy a violent man or choose any of his ways;
Context
29Agbala izu ọjọọ megide onye agbataobi gị,
nʼihi na o nwere ntụkwasị obi nʼebe ị nọ. 30Ebola mmadụ ebubo na-enweghị isi,
mgbe onye ahụ na-emeghị gị ihe ọjọọ ọbụla. 31Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo
maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla. 32Nʼihi na ndị dị otu a bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị,
ma ọ na-emeso ndị na-eme ihe ziri ezi mmeso ọma. 33Ọbụbụ ọnụ Onyenwe anyị dị nʼụlọ ndị na-eme ajọ omume,
ma ọ na-agọzi ụlọ ndị ezi omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.