Native Bible

Proverbs 3:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọbụbụ ọnụ Onyenwe anyị dị nʼụlọ ndị na-eme ajọ omume, ma ọ na-agọzi ụlọ ndị ezi omume.

Proverbs 3:33 in English

Proverbs 3:33 · Berean Standard Bible

The curse of the LORD is on the house of the wicked, but He blesses the home of the righteous.

Context

31Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla. 32Nʼihi na ndị dị otu a bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị, ma ọ na-emeso ndị na-eme ihe ziri ezi mmeso ọma. 33Ọbụbụ ọnụ Onyenwe anyị dị nʼụlọ ndị na-eme ajọ omume, ma ọ na-agọzi ụlọ ndị ezi omume. 34Ndị mpako na-akwa emo ka ya onwe ya na-akwakwa emo, ma ndị dị umeala nʼobi ka ọ na-enye amara.* 35Ndị maara ihe na-enweta nsọpụrụ, ma ndị nzuzu na-enweta ihere. 3:3 Ịsụgharị ya nʼụzọ ọzọ ga-abụ, deekwa ha nʼime obi gị 7:3; 2Kọ 3:3 3:18 Jen 2:9; Ilu 11:30; Ilu 15:4; Mkp 2:7 3:27 Gal 6:10. 3:34 Jem 4:6; 1Pt 5:5

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.