Ilu 3:34
Proverbs 3:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị mpako na-akwa emo ka ya onwe ya na-akwakwa emo, ma ndị dị umeala nʼobi ka ọ na-enye amara.*
Proverbs 3:34 in English
Proverbs 3:34 · Berean Standard Bible
He mocks the mockers, but gives grace to the humble.*
Context
32Nʼihi na ndị dị otu a bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị,
ma ọ na-emeso ndị na-eme ihe ziri ezi mmeso ọma. 33Ọbụbụ ọnụ Onyenwe anyị dị nʼụlọ ndị na-eme ajọ omume,
ma ọ na-agọzi ụlọ ndị ezi omume. 34Ndị mpako na-akwa emo ka ya onwe ya na-akwakwa emo,
ma ndị dị umeala nʼobi ka ọ na-enye amara.* 35Ndị maara ihe na-enweta nsọpụrụ,
ma ndị nzuzu na-enweta ihere.
3:3 Ịsụgharị ya nʼụzọ ọzọ ga-abụ, deekwa ha nʼime obi gị 7:3; 2Kọ 3:3
3:18 Jen 2:9; Ilu 11:30; Ilu 15:4; Mkp 2:7
3:27 Gal 6:10.
3:34 Jem 4:6; 1Pt 5:5
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.