Ilu 3:17
Proverbs 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụzọ ya bụ ụzọ dị mma bụrụkwa ụzọ udo.
Proverbs 3:17 in English
Proverbs 3:17 · Berean Standard Bible
All her ways are pleasant, and all her paths are peaceful.
Context
15Ọ dị oke ọnụahịa karịa ọla rubi,
ọ dịghị ihe na-amasị gị e ji atụnyere ya. 16Ndụ ogologo dị nʼaka nri ya;
nʼaka ekpe ya ka akụnụba na nsọpụrụ dịkwa. 17Ụzọ ya bụ ụzọ dị mma
bụrụkwa ụzọ udo. 18Amamihe bụ osisi nke ndụ* nye ndị na-ejide ya aka,
e, onye ahụ nke na-ejidesi ya aka ike ka ihe na-agara nke ọma. 19Ọ bụ site nʼamamihe ka Onyenwe anyị ji tọọ ntọala ụwa;
ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.