Native Bible

Proverbs 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Amamihe bụ osisi nke ndụ* nye ndị na-ejide ya aka, e, onye ahụ nke na-ejidesi ya aka ike ka ihe na-agara nke ọma.

Proverbs 3:18 in English

Proverbs 3:18 · Berean Standard Bible

She is a tree of life to those who embrace her, and those who lay hold of her are blessed.

Context

16Ndụ ogologo dị nʼaka nri ya; nʼaka ekpe ya ka akụnụba na nsọpụrụ dịkwa. 17Ụzọ ya bụ ụzọ dị mma bụrụkwa ụzọ udo. 18Amamihe bụ osisi nke ndụ* nye ndị na-ejide ya aka, e, onye ahụ nke na-ejidesi ya aka ike ka ihe na-agara nke ọma. 19Ọ bụ site nʼamamihe ka Onyenwe anyị ji tọọ ntọala ụwa; ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị. 20Esitere nʼihe ọmụma ya kewaa ogbu mmiri niile, igwe ojii na-atụdakwa igirigi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.