Ilu 3:19
Proverbs 3:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ site nʼamamihe ka Onyenwe anyị ji tọọ ntọala ụwa; ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị.
Proverbs 3:19 in English
Proverbs 3:19 · Berean Standard Bible
The LORD founded the earth by wisdom and established the heavens by understanding.
Context
17Ụzọ ya bụ ụzọ dị mma
bụrụkwa ụzọ udo. 18Amamihe bụ osisi nke ndụ* nye ndị na-ejide ya aka,
e, onye ahụ nke na-ejidesi ya aka ike ka ihe na-agara nke ọma. 19Ọ bụ site nʼamamihe ka Onyenwe anyị ji tọọ ntọala ụwa;
ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị. 20Esitere nʼihe ọmụma ya kewaa ogbu mmiri niile,
igwe ojii na-atụdakwa igirigi. 21Nwa m nwoke, ekwela ka ihe abụọ ndị a site nʼihu gị wezuga onwe ha:
amamihe na nghọta nke ime ihe dị mma nʼizuzu zuruoke,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.