Ilu 3:15
Proverbs 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dị oke ọnụahịa karịa ọla rubi, ọ dịghị ihe na-amasị gị e ji atụnyere ya.
Proverbs 3:15 in English
Proverbs 3:15 · Berean Standard Bible
She is more precious than rubies; nothing you desire compares with her.
Context
13Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ onye chọtara amamihe,
onye nwetara nghọta. 14Nʼihi na amamihe dị mma karịa ọlaọcha,
ọ bakwara uru karịa ọlaedo. 15Ọ dị oke ọnụahịa karịa ọla rubi,
ọ dịghị ihe na-amasị gị e ji atụnyere ya. 16Ndụ ogologo dị nʼaka nri ya;
nʼaka ekpe ya ka akụnụba na nsọpụrụ dịkwa. 17Ụzọ ya bụ ụzọ dị mma
bụrụkwa ụzọ udo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.