Ilu 28:8
Proverbs 28:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-eme ka akụ ya baa ụba site na ịnara ụma maọbụ ọmụrụnwa nʼaka onye ogbenye, na-ekpokọta ya nye onye ọzọ, onye na-emere ndị ogbenye ebere.
Proverbs 28:8 in English
Proverbs 28:8 · Berean Standard Bible
He who increases his wealth by interest and usury lays it up for one who is kind to the poor.
Context
6Ọ kaara gị mma ịbụ nwa ogbenye na onye eziokwu
karịa na ị bụ ọgaranya na eze aghụghọ. 7Ụmụ okorobịa nwere nghọta na-eme ihe iwu kwuru,
ma nwa nke ya na ndị oke oriri bụ enyi na-emenye nna ya ihere. 8Onye na-eme ka akụ ya baa ụba site na ịnara ụma maọbụ ọmụrụnwa nʼaka onye ogbenye,
na-ekpokọta ya nye onye ọzọ, onye na-emere ndị ogbenye ebere. 9Onye na-ewezuga ntị ya site nʼebe iwu m dị,
ọ bụladị ekpere ha bụ ihe arụ. 10Onye ọbụla na-eduhie ndị ziri ezi nʼụzọ ihe ọjọọ,
ga-adaba nʼọnya ahụ ha onwe ha gbara,
ma ndị na-enweghị ịta ụta ga-anata ezi ihe nketa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.