Ilu 28:27
Proverbs 28:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na i nye ogbenye, a ga-egboro gị mkpa gị. Ma ọbụbụ ọnụ dịrị ndị ahụ na-ekpuchi anya ha nʼebe ndị ogbenye nọ.*
Proverbs 28:27 in English
Proverbs 28:27 · Berean Standard Bible
Whoever gives to the poor will not be in need, but he who hides his eyes will receive many curses.
Context
25Ndị oke ọchịchọ na-akpali ise okwu,
ma ndị na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-enwe ọganihu. 26Nwoke ahụ na-atụkwasị onwe ya obi bụ onye nzuzu!
Ma ndị na-agbaso amamihe Chineke, aka adịghị akpa ha. 27Ọ bụrụ na i nye ogbenye, a ga-egboro gị mkpa gị.
Ma ọbụbụ ọnụ dịrị ndị ahụ na-ekpuchi anya ha nʼebe ndị ogbenye nọ.* 28Mgbe ndị ajọ omume na-aga nʼihu, ndị ezi omume na-ezo onwe ha,
ma mgbe ha nʼala nʼiyi, ndị ezi omume nʼaba ụba.
28:27 Dit 15:7; Ilu 22:9
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.