Ilu 28:11
Proverbs 28:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼanya nke onwe ya, onye ọgaranya na-agụ onwe ya dịka onye maara ihe, ma nʼezie, onye ogbenye nwere nghọta na-enyochapụta amaghị ihe nke onye ọgaranya.
Proverbs 28:11 in English
Proverbs 28:11 · Berean Standard Bible
A rich man is wise in his own eyes, but a poor man with discernment sees through him.
Context
9Onye na-ewezuga ntị ya site nʼebe iwu m dị,
ọ bụladị ekpere ha bụ ihe arụ. 10Onye ọbụla na-eduhie ndị ziri ezi nʼụzọ ihe ọjọọ,
ga-adaba nʼọnya ahụ ha onwe ha gbara,
ma ndị na-enweghị ịta ụta ga-anata ezi ihe nketa. 11Nʼanya nke onwe ya, onye ọgaranya na-agụ onwe ya dịka onye maara ihe,
ma nʼezie, onye ogbenye nwere nghọta na-enyochapụta amaghị ihe nke onye ọgaranya. 12Mgbe ihe na-agara ndị ezi omume nke ọma, onye ọbụla na-aṅụrị ọṅụ,
ma onye ọbụla na-ezo onwe ya mgbe onye na-emebi iwu na-aga nʼihu. 13Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.
Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.