Native Bible

Proverbs 26:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼokporoụzọ, ọdụm ji oke iwe na-awagharị nọ nʼama niile!”

Proverbs 26:13 in English

Proverbs 26:13 · Berean Standard Bible

The slacker says, “A lion is in the road! A fierce lion roams the public square!”

Context

11Dịka nkịta laghachiri ọzọ nʼihe ọ gbọrọ, otu a ka ndị nzuzu dị mgbe ha na-emekwa omume enweghị uche ha. 12Ị hụrụ onye mara ihe nʼanya nke onwe ya? Olileanya dị nye onye nzuzu karịa ndị dị otu a. 13Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼokporoụzọ, ọdụm ji oke iwe na-awagharị nọ nʼama niile!” 14Dịka ibo ọnụ ụzọ si emegharị nʼihe nkonye ya, otu a ka onye umengwụ si na-atụgharị onwe ya nʼelu ihe ndina ya. 15Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri* ma oke umengwụ a naghị ekwe ka o weghachi ya tinye nʼọnụ ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.