Ilu 24:27
Proverbs 24:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi. Dozie ala ubi gị. Emesịa wuoro onwe gị ụlọ.
Proverbs 24:27 in English
Proverbs 24:27 · Berean Standard Bible
Complete your outdoor work and prepare your field; after that, you may build your house.
Context
25Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma,
ha ga-anatakwa ezi ngọzị. 26Ọsịsa ziri ezi
bụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.* 27Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi.
Dozie ala ubi gị.
Emesịa wuoro onwe gị ụlọ. 28Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị nʼefu.
Ọ bụ egbugbere ọnụ gị abụọ ka ị ga-eji ghọọ aghụghọ?* 29Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m.
Aga m akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.