Native Bible

Proverbs 24:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị nʼefu. Ọ bụ egbugbere ọnụ gị abụọ ka ị ga-eji ghọọ aghụghọ?*

Proverbs 24:28 in English

Proverbs 24:28 · Berean Standard Bible

Do not testify against your neighbor without cause, and do not deceive with your lips.

Context

26Ọsịsa ziri ezi bụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.* 27Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi. Dozie ala ubi gị. Emesịa wuoro onwe gị ụlọ. 28Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị nʼefu. Ọ bụ egbugbere ọnụ gị abụọ ka ị ga-eji ghọọ aghụghọ?* 29Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m. Aga m akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere.” 30Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee, bụ ubi vaịnị nke onye na-enweghị uche,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.