Ilu 24:25
Proverbs 24:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma, ha ga-anatakwa ezi ngọzị.
Proverbs 24:25 in English
Proverbs 24:25 · Berean Standard Bible
but it will go well with those who convict the guilty, and rich blessing will come upon them.
Context
23Ndị a bụkwa okwu ọzọ ndị amamihe kwuru,
iji gosi na ikpe ikpe na-akwụghị ọtọ adịghị mma. 24Onye ọbụla nke na-asị onye ikpe mara, “Onye ezi omume ka ị bụ,”*
ga-anata ọbụbụ ọnụ site nʼọnụ ọtụtụ mmadụ, mba niile ga-eweso ya iwe. 25Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma,
ha ga-anatakwa ezi ngọzị. 26Ọsịsa ziri ezi
bụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.* 27Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi.
Dozie ala ubi gị.
Emesịa wuoro onwe gị ụlọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.