Ilu 24:24
Proverbs 24:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla nke na-asị onye ikpe mara, “Onye ezi omume ka ị bụ,”* ga-anata ọbụbụ ọnụ site nʼọnụ ọtụtụ mmadụ, mba niile ga-eweso ya iwe.
Proverbs 24:24 in English
Proverbs 24:24 · Berean Standard Bible
Whoever tells the guilty, “You are innocent”— peoples will curse him, and nations will denounce him;
Context
22Nʼihi na ọ bụ na mberede ka ị ga-eso ha daba na nhụju anya.
Onye maara ihe ga-abụ ọgwụgwụ ya? 23Ndị a bụkwa okwu ọzọ ndị amamihe kwuru,
iji gosi na ikpe ikpe na-akwụghị ọtọ adịghị mma. 24Onye ọbụla nke na-asị onye ikpe mara, “Onye ezi omume ka ị bụ,”*
ga-anata ọbụbụ ọnụ site nʼọnụ ọtụtụ mmadụ, mba niile ga-eweso ya iwe. 25Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma,
ha ga-anatakwa ezi ngọzị. 26Ọsịsa ziri ezi
bụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.