Native Bible

Proverbs 23:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya, atụkwasịla obi na nghọta gị.*

Proverbs 23:4 in English

Proverbs 23:4 · Berean Standard Bible

Do not wear yourself out to get rich; be wise enough to restrain yourself.

Context

2tụkwasị mma nʼakpịrị gị, ma ọ bụrụ na ị bụ onye iri oke nri na-atọ ụtọ. 3Achọsila nri ụtọ ya ike, nʼihi na nri ahụ bụ nri aghụghọ. 4Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya, atụkwasịla obi na nghọta gị.* 5Nʼihi na akụ nwere ike ifu nʼotu ntabi anya dịka a ga-asị na ha nwere nku dịka nnụnụ ugo. 6Erila nri onye aka ntagide na-enye gị. Nri ụtọ ya agụkwala gị agụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.