Native Bible

Proverbs 23:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

tụkwasị mma nʼakpịrị gị, ma ọ bụrụ na ị bụ onye iri oke nri na-atọ ụtọ.

Proverbs 23:2 in English

Proverbs 23:2 · Berean Standard Bible

and put a knife to your throat if you possess a great appetite.

Context

1Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri, lezie ihe* dị nʼihu gị anya, 2tụkwasị mma nʼakpịrị gị, ma ọ bụrụ na ị bụ onye iri oke nri na-atọ ụtọ. 3Achọsila nri ụtọ ya ike, nʼihi na nri ahụ bụ nri aghụghọ. 4Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya, atụkwasịla obi na nghọta gị.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.