Native Bible

Proverbs 23:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri, lezie ihe* dị nʼihu gị anya,

Proverbs 23:1 in English

Proverbs 23:1 · Berean Standard Bible

When you sit down to dine with a ruler, consider carefully what is set before you,*

Context

1Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri, lezie ihe* dị nʼihu gị anya, 2tụkwasị mma nʼakpịrị gị, ma ọ bụrụ na ị bụ onye iri oke nri na-atọ ụtọ. 3Achọsila nri ụtọ ya ike, nʼihi na nri ahụ bụ nri aghụghọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.