Ilu 20:9
Proverbs 20:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha; Abụ m onye dị ọcha, mmehie adịghịkwa nʼime m?”
Proverbs 20:9 in English
Proverbs 20:9 · Berean Standard Bible
Who can say, “I have kept my heart pure; I am cleansed from my sin”?
Context
7Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,
ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ. 8Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe,
ọ na-eji anya ya abụọ afụchapụ ihe ọjọọ niile. 9Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha;
Abụ m onye dị ọcha, mmehie adịghịkwa nʼime m?” 10Ihe ọtụtụ aghụghọ na ihe ọtụtụ nghọgbu,
ha niile bụ ihe arụ nʼihu Onyenwe anyị. 11Ọbụladị ụmụntakịrị ka a na-amata site nʼomume ha niile,
nke a ọ pụtara nʼomume ha dị ọcha nʼezie a, bụrụkwa ihe ziri ezi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.