Ilu 20:7
Proverbs 20:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke, ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ.
Proverbs 20:7 in English
Proverbs 20:7 · Berean Standard Bible
The righteous man walks with integrity; blessed are his children after him.
Context
5Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi,
ma onye nwere nghọta na-adọpụta ha. 6Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,
ma onye kwesiri ntụkwasị obi, onye pụrụ ịchọta ya? 7Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,
ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ. 8Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe,
ọ na-eji anya ya abụọ afụchapụ ihe ọjọọ niile. 9Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha;
Abụ m onye dị ọcha, mmehie adịghịkwa nʼime m?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.