Ilu 20:8
Proverbs 20:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe, ọ na-eji anya ya abụọ afụchapụ ihe ọjọọ niile.
Proverbs 20:8 in English
Proverbs 20:8 · Berean Standard Bible
A king who sits on a throne to judge sifts out all evil with his eyes.
Context
6Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,
ma onye kwesiri ntụkwasị obi, onye pụrụ ịchọta ya? 7Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,
ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ. 8Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe,
ọ na-eji anya ya abụọ afụchapụ ihe ọjọọ niile. 9Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha;
Abụ m onye dị ọcha, mmehie adịghịkwa nʼime m?” 10Ihe ọtụtụ aghụghọ na ihe ọtụtụ nghọgbu,
ha niile bụ ihe arụ nʼihu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.