Ilu 2:20
Proverbs 2:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, ị ga-aga ije nʼụzọ ndị ezi omume, debekwa ụkwụ gị nʼokporoụzọ niile nke ndị ezi omume,
Proverbs 2:20 in English
Proverbs 2:20 · Berean Standard Bible
So you will follow in the ways of the good, and keep to the paths of the righteous.
Context
18Ụlọ nwanyị dị otu a dị nʼokporoụzọ
nke na-eduba nʼọnwụ na nʼọkụ ala mmụọ. 19Ndị ikom niile banyere nʼụlọ ha na-ala nʼiyi.
Ha adịghị alọtakwa nʼokporoụzọ nke na-eduba na ndụ. 20Nʼihi nke a, ị ga-aga ije nʼụzọ ndị ezi omume,
debekwa ụkwụ gị nʼokporoụzọ niile nke ndị ezi omume, 21nʼihi na ọ bụ naanị ndị ziri ezi ga-ebi nʼala ahụ,
ndị na-enweghị ịta ụta ga-afọdụkwa nʼime ya. 22Ma ndị na-emebi iwu ka a ga-ebipụ site nʼala ahụ,
ọ bụkwa ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi ka a ga-ewezuga na ya.
2:6 1Ez 3:9,12; Job 32:8; Jem 1:5.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.