Ilu 2:18
Proverbs 2:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụlọ nwanyị dị otu a dị nʼokporoụzọ nke na-eduba nʼọnwụ na nʼọkụ ala mmụọ.
Proverbs 2:18 in English
Proverbs 2:18 · Berean Standard Bible
For her house sinks down to death, and her tracks to the departed spirits.*
Context
16Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna,
na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu. 17Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ,
nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke. 18Ụlọ nwanyị dị otu a dị nʼokporoụzọ
nke na-eduba nʼọnwụ na nʼọkụ ala mmụọ. 19Ndị ikom niile banyere nʼụlọ ha na-ala nʼiyi.
Ha adịghị alọtakwa nʼokporoụzọ nke na-eduba na ndụ. 20Nʼihi nke a, ị ga-aga ije nʼụzọ ndị ezi omume,
debekwa ụkwụ gị nʼokporoụzọ niile nke ndị ezi omume,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.