Ilu 2:17
Proverbs 2:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ, nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke.
Proverbs 2:17 in English
Proverbs 2:17 · Berean Standard Bible
who abandons the partner of her youth and forgets the covenant of her God.
Context
15Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ,
jọọkwa njọ. 16Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna,
na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu. 17Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ,
nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke. 18Ụlọ nwanyị dị otu a dị nʼokporoụzọ
nke na-eduba nʼọnwụ na nʼọkụ ala mmụọ. 19Ndị ikom niile banyere nʼụlọ ha na-ala nʼiyi.
Ha adịghị alọtakwa nʼokporoụzọ nke na-eduba na ndụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.