Native Bible

Proverbs 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ, jọọkwa njọ.

Proverbs 2:15 in English

Proverbs 2:15 · Berean Standard Bible

whose paths are crooked and whose ways are devious.

Context

13ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị, 14ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, nʼihi na mmehie ha na-atọ ha ụtọ. 15Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ, jọọkwa njọ. 16Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna, na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu. 17Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ, nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.