Ilu 2:13
Proverbs 2:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị,
Proverbs 2:13 in English
Proverbs 2:13 · Berean Standard Bible
from those who leave the straight paths to walk in the ways of darkness,
Context
11Izuzu zuruoke ga-echebe gị,
nghọta ga na-eche gị nche. 12Amamihe ga-azọpụta gị site nʼụzọ ndị mmehie,
sitekwa na mmadụ ndị okwu ha jọrọ njọ, 13ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke
na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị, 14ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ,
nʼihi na mmehie ha na-atọ ha ụtọ. 15Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ,
jọọkwa njọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.