Ilu 2:11
Proverbs 2:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Izuzu zuruoke ga-echebe gị, nghọta ga na-eche gị nche.
Proverbs 2:11 in English
Proverbs 2:11 · Berean Standard Bible
Discretion will watch over you, and understanding will guard you,
Context
9Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezi
na ihe dị mma na ezi ụzọ niile. 10Nʼihi na amamihe ga-enwe ọnọdụ nʼime obi gị,
ihe ọmụma ga-adịkwa mkpụrụobi gị ụtọ. 11Izuzu zuruoke ga-echebe gị,
nghọta ga na-eche gị nche. 12Amamihe ga-azọpụta gị site nʼụzọ ndị mmehie,
sitekwa na mmadụ ndị okwu ha jọrọ njọ, 13ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke
na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.