Proverbs 2:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezi na ihe dị mma na ezi ụzọ niile.
Proverbs 2:9 in English
Proverbs 2:9 · Berean Standard Bible
Then you will discern righteousness and justice and equity—every good path.
Context
7Ọ na-edebere ndị ụzọ ha ziri ezi nzube ọganihu,
ọ bụ ọta nye ndị na-eje ije nʼizuoke. 8Ọ na-echebekwa ụzọ nke ndị na-eme ezi ihe na-agbaso,
na-elekọtakwa ụzọ nke ndị hụrụ ya nʼanya na-agbaso. 9Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezi
na ihe dị mma na ezi ụzọ niile. 10Nʼihi na amamihe ga-enwe ọnọdụ nʼime obi gị,
ihe ọmụma ga-adịkwa mkpụrụobi gị ụtọ. 11Izuzu zuruoke ga-echebe gị,
nghọta ga na-eche gị nche.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.