Proverbs 2:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-echebekwa ụzọ nke ndị na-eme ezi ihe na-agbaso, na-elekọtakwa ụzọ nke ndị hụrụ ya nʼanya na-agbaso.
Proverbs 2:8 in English
Proverbs 2:8 · Berean Standard Bible
to guard the paths of justice and protect the way of His saints.
Context
6Nʼihi na ọ bụ Onyenwe anyị na-enye amamihe;
nʼebe ọ nọ ka nghọta na ihe ọmụma na-esi abịa.* 7Ọ na-edebere ndị ụzọ ha ziri ezi nzube ọganihu,
ọ bụ ọta nye ndị na-eje ije nʼizuoke. 8Ọ na-echebekwa ụzọ nke ndị na-eme ezi ihe na-agbaso,
na-elekọtakwa ụzọ nke ndị hụrụ ya nʼanya na-agbaso. 9Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezi
na ihe dị mma na ezi ụzọ niile. 10Nʼihi na amamihe ga-enwe ọnọdụ nʼime obi gị,
ihe ọmụma ga-adịkwa mkpụrụobi gị ụtọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.